Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

nke m chekwara nye oge nsogbu, nʼoge ọgụ na nʼoge agha?

Job 38:23 in English

Job 38:23 · Berean Standard Bible

which I hold in reserve for times of trouble, for the day of war and battle?

Context

21Nʼezie ị maara, nʼihi na a mụọla gị tupu e kee ihe ndị a! Ị bikwaala ọtụtụ afọ. 22“Ị banyela nʼụlọ niile ebe a na-achịkọba snoo, ka ị hụla ụlọ niile ebe a na-achịkọba mkpụrụ mmiri igwe, 23nke m chekwara nye oge nsogbu, nʼoge ọgụ na nʼoge agha? 24Kedụ ụzọ e si ejeru ebe a na-anọ ekesasị amụma egbe eluigwe, ebee ka e si ekesasị ifufe ọwụwa anyanwụ nʼelu ụwa? 25Onye wara ụzọ maka oke mmiri ozuzo, onye kwa waara amụma na egbe eluigwe ụzọ?

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.