Job 38:24
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Kedụ ụzọ e si ejeru ebe a na-anọ ekesasị amụma egbe eluigwe, ebee ka e si ekesasị ifufe ọwụwa anyanwụ nʼelu ụwa?
Job 38:24 in English
Job 38:24 · Berean Standard Bible
In which direction is the lightning dispersed, or the east wind scattered over the earth?
Context
22“Ị banyela nʼụlọ niile ebe a na-achịkọba snoo,
ka ị hụla ụlọ niile ebe a na-achịkọba mkpụrụ mmiri igwe, 23nke m chekwara nye oge nsogbu,
nʼoge ọgụ na nʼoge agha? 24Kedụ ụzọ e si ejeru ebe a na-anọ ekesasị amụma egbe eluigwe,
ebee ka e si ekesasị ifufe ọwụwa anyanwụ nʼelu ụwa? 25Onye wara ụzọ maka oke mmiri ozuzo,
onye kwa waara amụma na egbe eluigwe ụzọ? 26Si otu a mee ka mmiri zokwasị ebe mmadụ na-ebighị,
ala ọzara ebe ọ dịghị onye nọ nʼime ya,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.