Job 38:26
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Si otu a mee ka mmiri zokwasị ebe mmadụ na-ebighị, ala ọzara ebe ọ dịghị onye nọ nʼime ya,
Job 38:26 in English
Job 38:26 · Berean Standard Bible
to bring rain on a barren land, on a desert where no man lives,
Context
24Kedụ ụzọ e si ejeru ebe a na-anọ ekesasị amụma egbe eluigwe,
ebee ka e si ekesasị ifufe ọwụwa anyanwụ nʼelu ụwa? 25Onye wara ụzọ maka oke mmiri ozuzo,
onye kwa waara amụma na egbe eluigwe ụzọ? 26Si otu a mee ka mmiri zokwasị ebe mmadụ na-ebighị,
ala ọzara ebe ọ dịghị onye nọ nʼime ya, 27ka mmiri ozuzo mee ka ala kpọrọ nkụ nweta mmiri
iji mee ka ahịhịa pupụta nʼime ya. 28Mmiri ozuzo o nwere nna?
Onye mụrụ igirigi?
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.