Job 38:27
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
ka mmiri ozuzo mee ka ala kpọrọ nkụ nweta mmiri iji mee ka ahịhịa pupụta nʼime ya.
Job 38:27 in English
Job 38:27 · Berean Standard Bible
to satisfy the parched wasteland and make it sprout with tender grass?
Context
25Onye wara ụzọ maka oke mmiri ozuzo,
onye kwa waara amụma na egbe eluigwe ụzọ? 26Si otu a mee ka mmiri zokwasị ebe mmadụ na-ebighị,
ala ọzara ebe ọ dịghị onye nọ nʼime ya, 27ka mmiri ozuzo mee ka ala kpọrọ nkụ nweta mmiri
iji mee ka ahịhịa pupụta nʼime ya. 28Mmiri ozuzo o nwere nna?
Onye mụrụ igirigi? 29Site nʼakpanwa onye ka mkpụrụ mmiri si apụta?
Onye kwa bụ nne oke oyi nke eluigwe,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.