Job 38:28
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mmiri ozuzo o nwere nna? Onye mụrụ igirigi?
Job 38:28 in English
Job 38:28 · Berean Standard Bible
Does the rain have a father? Who has begotten the drops of dew?
Context
26Si otu a mee ka mmiri zokwasị ebe mmadụ na-ebighị,
ala ọzara ebe ọ dịghị onye nọ nʼime ya, 27ka mmiri ozuzo mee ka ala kpọrọ nkụ nweta mmiri
iji mee ka ahịhịa pupụta nʼime ya. 28Mmiri ozuzo o nwere nna?
Onye mụrụ igirigi? 29Site nʼakpanwa onye ka mkpụrụ mmiri si apụta?
Onye kwa bụ nne oke oyi nke eluigwe, 30nke na-eme ka mmiri kpụkọtaa dịrị ike dịka nkume,
meekwa ka ihu ogbu mmiri kpụkọta?
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.