Job 38:30
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
nke na-eme ka mmiri kpụkọtaa dịrị ike dịka nkume, meekwa ka ihu ogbu mmiri kpụkọta?
Job 38:30 in English
Job 38:30 · Berean Standard Bible
when the waters become hard as stone and the surface of the deep is frozen?
Context
28Mmiri ozuzo o nwere nna?
Onye mụrụ igirigi? 29Site nʼakpanwa onye ka mkpụrụ mmiri si apụta?
Onye kwa bụ nne oke oyi nke eluigwe, 30nke na-eme ka mmiri kpụkọtaa dịrị ike dịka nkume,
meekwa ka ihu ogbu mmiri kpụkọta? 31“Ị pụrụ ikechi agbụ niile nke Pleiades?
Ị pụrụ ịtọpụ ihe nkechikọta Orion? 32Ị pụrụ ime ka igwe kpakpando pụta nʼoge ha
maọbụ dupụta anụ ndọgbu Bịa na ụmụ ya ndị ọzọ?
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.