Job 36:8
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ma ọ bụrụ na e kechie ụmụ mmadụ nʼagbụ igwe, jirikwa agbụ nke mkpagbu jidesie ha ike,
Job 36:8 in English
Job 36:8 · Berean Standard Bible
And if men are bound with chains, caught in cords of affliction,
Context
6Ọ naghị edebe ndị ajọ omume ndụ,
kama ọ na-enye ndị a na-akpagbu akpagbu ihe ruuru ha. 7Ọ dịghị ewepụ anya ya* nʼebe ndị ezi omume nọ,
kama ọ na-eme ka ha na ndị eze nọkwasị nʼocheeze,
bụrụ ndị e buliri elu ruo mgbe ebighị ebi. 8Ma ọ bụrụ na e kechie ụmụ mmadụ nʼagbụ igwe,
jirikwa agbụ nke mkpagbu jidesie ha ike, 9ọ na-agwa ha ihe ha mere,
na ha sitere na nganga ha mehie. 10Ọ na-eme ka ha ṅaa ntị nye ntụziaka,
na-enyekwa ha iwu ka ha chegharịa site nʼajọ ihe ha na-eme.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.