Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

“Nyetụ m nwa oge nta, ka m gosi gị na ọ ka dị ọtụtụ ihe e nwere ikwu nyere Chineke.

Job 36:2 in English

Job 36:2 · Berean Standard Bible

“Bear with me a little longer, and I will show you that there is more to be said on God’s behalf.

Context

1Elihu gara nʼihu sị: 2“Nyetụ m nwa oge nta, ka m gosi gị na ọ ka dị ọtụtụ ihe e nwere ikwu nyere Chineke. 3Ana m enweta amamihe m site nʼebe dị anya; aga m enye Onye kere m ezi omume. 4Ya doo gị anya na okwu m abụghị okwu ụgha; onye zuruoke nʼihe ọmụma nọnyeere gị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.