Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Elihu gara nʼihu sị:

Job 36:1 in English

Context

1Elihu gara nʼihu sị: 2“Nyetụ m nwa oge nta, ka m gosi gị na ọ ka dị ọtụtụ ihe e nwere ikwu nyere Chineke. 3Ana m enweta amamihe m site nʼebe dị anya; aga m enye Onye kere m ezi omume.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.