Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

‘Job na-ekwu okwu dịka onye na-amaghị ihe; okwu ya dị ka nke onye na-enweghị uche.’

Job 34:35 in English

Job 34:35 · Berean Standard Bible

‘Job speaks without knowledge; his words lack insight.’

Context

33Chineke ọ ga-akwụghachi gị ụgwọ ọrụ site na mkpebi* gị mgbe ị jụrụ ichegharị? Gị onwe gị ga-ekpebi, ọ bụghị mụ; ya mere gwa m ihe ị mara. 34“Ndị ikom ndị nwere nghọta na-ekwu si, ndị amamihe nụrụ okwu m na-asị m, 35‘Job na-ekwu okwu dịka onye na-amaghị ihe; okwu ya dị ka nke onye na-enweghị uche.’ 36Ọ ga-adị nnọọ mma ma a sị na a nwaa Job ruo nsọtụ maka ọsịsa ya dịka nke ajọ mmadụ! 37Ọ na-atụkwasị nnupu isi nʼelu mmehie ya; na-akụ aka nʼetiti anyị nʼụzọ ịkwa emo, ma werekwa okwu nkwulu bara ụba megide Chineke.” 34:9 Mal 3:14 34:19 Dit 10:17; Rom 2:11 34:32 Maọbụ, amaghị 34:33 Ya bụ, nrọpụta

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.