Job 34:37
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ na-atụkwasị nnupu isi nʼelu mmehie ya; na-akụ aka nʼetiti anyị nʼụzọ ịkwa emo, ma werekwa okwu nkwulu bara ụba megide Chineke.” 34:9 Mal 3:14 34:19 Dit 10:17; Rom 2:11 34:32 Maọbụ, amaghị 34:33 Ya bụ, nrọpụta
Job 34:37 in English
Job 34:37 · Berean Standard Bible
For he adds rebellion to his sin; he claps his hands among us and multiplies his words against God.”
Context
35‘Job na-ekwu okwu dịka onye na-amaghị ihe;
okwu ya dị ka nke onye na-enweghị uche.’ 36Ọ ga-adị nnọọ mma ma a sị na a nwaa Job ruo nsọtụ
maka ọsịsa ya dịka nke ajọ mmadụ! 37Ọ na-atụkwasị nnupu isi nʼelu mmehie ya;
na-akụ aka nʼetiti anyị nʼụzọ ịkwa emo,
ma werekwa okwu nkwulu bara ụba megide Chineke.”
34:9 Mal 3:14
34:19 Dit 10:17; Rom 2:11
34:32 Maọbụ, amaghị
34:33 Ya bụ, nrọpụta
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.