Job 34:33
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Chineke ọ ga-akwụghachi gị ụgwọ ọrụ site na mkpebi* gị mgbe ị jụrụ ichegharị? Gị onwe gị ga-ekpebi, ọ bụghị mụ; ya mere gwa m ihe ị mara.
Job 34:33 in English
Job 34:33 · Berean Standard Bible
Should God repay you on your own terms when you have disavowed His? You must choose, not I; so tell me what you know.
Context
31“Ọ bụrụ na mmadụ a sị Chineke,
‘Abụ m onye ikpe mara ma agaghị m emehie kwa ọzọ. 32Biko, zi m ihe ndị ahụ m na-apụghị* ịhụ;
ọ bụrụ na m emehiela, agaghị m emekwa ya ọzọ.’ 33Chineke ọ ga-akwụghachi gị ụgwọ ọrụ site na mkpebi* gị
mgbe ị jụrụ ichegharị?
Gị onwe gị ga-ekpebi, ọ bụghị mụ;
ya mere gwa m ihe ị mara. 34“Ndị ikom ndị nwere nghọta na-ekwu si,
ndị amamihe nụrụ okwu m na-asị m, 35‘Job na-ekwu okwu dịka onye na-amaghị ihe;
okwu ya dị ka nke onye na-enweghị uche.’
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.