Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

“Ọ bụrụ na mmadụ a sị Chineke, ‘Abụ m onye ikpe mara ma agaghị m emehie kwa ọzọ.

Job 34:31 in English

Job 34:31 · Berean Standard Bible

Suppose someone says to God, ‘I have endured my punishment; I will offend no more.

Context

29Ma ọ bụrụ na ọ gba nkịtị, onye ga-ama ya ikpe? Ọ bụrụ na o zoo ihu ya, onye pụrụ ịhụ ya? Ma ya onwe ya na-achị isi nʼebe mmadụ na mba nọ, 30igbochi nwoke na-adịghị atụ egwu Chineke ịchị obodo, ka ọ gharakwa ịbụ ihe ọnya nye ndị mmadụ. 31“Ọ bụrụ na mmadụ a sị Chineke, ‘Abụ m onye ikpe mara ma agaghị m emehie kwa ọzọ. 32Biko, zi m ihe ndị ahụ m na-apụghị* ịhụ; ọ bụrụ na m emehiela, agaghị m emekwa ya ọzọ.’ 33Chineke ọ ga-akwụghachi gị ụgwọ ọrụ site na mkpebi* gị mgbe ị jụrụ ichegharị? Gị onwe gị ga-ekpebi, ọ bụghị mụ; ya mere gwa m ihe ị mara.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.