Job 34:29
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ma ọ bụrụ na ọ gba nkịtị, onye ga-ama ya ikpe? Ọ bụrụ na o zoo ihu ya, onye pụrụ ịhụ ya? Ma ya onwe ya na-achị isi nʼebe mmadụ na mba nọ,
Job 34:29 in English
Job 34:29 · Berean Standard Bible
But when He remains silent, who can condemn Him? When He hides His face, who can see Him? Yet He watches over both man and nation,
Context
27nʼihi na ha sitere nʼiso ya wezuga onwe ha,
ha enweghịkwa uche ilebanye anya nʼụzọ ya ọbụla. 28Ha mere ka iti mkpu akwa nke ndị ogbenye ruo ya ntị,
nke mere na ọ nụrụ akwa ndị nọ na mkpa. 29Ma ọ bụrụ na ọ gba nkịtị, onye ga-ama ya ikpe?
Ọ bụrụ na o zoo ihu ya, onye pụrụ ịhụ ya?
Ma ya onwe ya na-achị isi nʼebe mmadụ na mba nọ, 30igbochi nwoke na-adịghị atụ egwu Chineke ịchị obodo,
ka ọ gharakwa ịbụ ihe ọnya nye ndị mmadụ. 31“Ọ bụrụ na mmadụ a sị Chineke,
‘Abụ m onye ikpe mara ma agaghị m emehie kwa ọzọ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.