Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Biko, zi m ihe ndị ahụ m na-apụghị* ịhụ; ọ bụrụ na m emehiela, agaghị m emekwa ya ọzọ.’

Job 34:32 in English

Job 34:32 · Berean Standard Bible

Teach me what I cannot see; if I have done wrong, I will not do it again.’

Context

30igbochi nwoke na-adịghị atụ egwu Chineke ịchị obodo, ka ọ gharakwa ịbụ ihe ọnya nye ndị mmadụ. 31“Ọ bụrụ na mmadụ a sị Chineke, ‘Abụ m onye ikpe mara ma agaghị m emehie kwa ọzọ. 32Biko, zi m ihe ndị ahụ m na-apụghị* ịhụ; ọ bụrụ na m emehiela, agaghị m emekwa ya ọzọ.’ 33Chineke ọ ga-akwụghachi gị ụgwọ ọrụ site na mkpebi* gị mgbe ị jụrụ ichegharị? Gị onwe gị ga-ekpebi, ọ bụghị mụ; ya mere gwa m ihe ị mara. 34“Ndị ikom ndị nwere nghọta na-ekwu si, ndị amamihe nụrụ okwu m na-asị m,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.