Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ntị na-anwale okwu dịka ire si anụ ụtọ ihe oriri.

Job 34:3 in English

Job 34:3 · Berean Standard Bible

For the ear tests words as the mouth tastes food.

Context

1Mgbe ahụ Elihu sịrị: 2“Nụrụ okwu m, unu ndị amamihe; gee m ntị unu ndị ikom nwere mmụta. 3Ntị na-anwale okwu dịka ire si anụ ụtọ ihe oriri. 4Ka anyị chọpụtara onwe anyị ihe ziri ezi; ka anyị nọkọta mụta ihe dị mma. 5“Job na-asị, ‘Abụ m onye ezi omume, ma Chineke na-anapụ m ikpe ziri ezi.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.