Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ka anyị chọpụtara onwe anyị ihe ziri ezi; ka anyị nọkọta mụta ihe dị mma.

Job 34:4 in English

Job 34:4 · Berean Standard Bible

Let us choose for ourselves what is right; let us learn together what is good.

Context

2“Nụrụ okwu m, unu ndị amamihe; gee m ntị unu ndị ikom nwere mmụta. 3Ntị na-anwale okwu dịka ire si anụ ụtọ ihe oriri. 4Ka anyị chọpụtara onwe anyị ihe ziri ezi; ka anyị nọkọta mụta ihe dị mma. 5“Job na-asị, ‘Abụ m onye ezi omume, ma Chineke na-anapụ m ikpe ziri ezi. 6Ọ bụ eziokwu na aka m dị ọcha ma a na-ahụta m dịka onye ụgha; ọ bụ eziokwu na ikpe amaghị m ma ọnya na-enweghị ngwọta ka àkụ ya na-enye m.’

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.