Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

“Job na-asị, ‘Abụ m onye ezi omume, ma Chineke na-anapụ m ikpe ziri ezi.

Job 34:5 in English

Job 34:5 · Berean Standard Bible

For Job has declared, ‘I am righteous, yet God has deprived me of justice.

Context

3Ntị na-anwale okwu dịka ire si anụ ụtọ ihe oriri. 4Ka anyị chọpụtara onwe anyị ihe ziri ezi; ka anyị nọkọta mụta ihe dị mma. 5“Job na-asị, ‘Abụ m onye ezi omume, ma Chineke na-anapụ m ikpe ziri ezi. 6Ọ bụ eziokwu na aka m dị ọcha ma a na-ahụta m dịka onye ụgha; ọ bụ eziokwu na ikpe amaghị m ma ọnya na-enweghị ngwọta ka àkụ ya na-enye m.’ 7Olee nwoke dịka Job, nke na-aṅụ ịkwa emo dịka mmiri?

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.