Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

“Nụrụ okwu m, unu ndị amamihe; gee m ntị unu ndị ikom nwere mmụta.

Job 34:2 in English

Job 34:2 · Berean Standard Bible

“Hear my words, O wise men; give ear to me, O men of learning.

Context

1Mgbe ahụ Elihu sịrị: 2“Nụrụ okwu m, unu ndị amamihe; gee m ntị unu ndị ikom nwere mmụta. 3Ntị na-anwale okwu dịka ire si anụ ụtọ ihe oriri. 4Ka anyị chọpụtara onwe anyị ihe ziri ezi; ka anyị nọkọta mụta ihe dị mma.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.