Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mgbe ahụ Elihu sịrị:

Job 34:1 in English

Context

1Mgbe ahụ Elihu sịrị: 2“Nụrụ okwu m, unu ndị amamihe; gee m ntị unu ndị ikom nwere mmụta. 3Ntị na-anwale okwu dịka ire si anụ ụtọ ihe oriri.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.