Job 34:22
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ dịghị ọchịchịrị dị, ọ dịghịkwa oke ọchịchịrị dị, ebe ndị na-eme ajọ ihe pụrụ izo.
Job 34:22 in English
Job 34:22 · Berean Standard Bible
There is no darkness or deep shadow where the workers of iniquity can hide.
Context
20Nʼotu ntabi anya, ha na-anwụ nʼime etiti abalị;
ndị ahụ na-ama jijiji ma gabiga;
a na-ewezugakwa ndị dị ike ma ọ bụghị site nʼaka mmadụ. 21“Anya ya na-elekwasị ụzọ niile nke ụmụ mmadụ;
ọ na-ahụkwa nzọ ụkwụ ha niile. 22Ọ dịghị ọchịchịrị dị, ọ dịghịkwa oke ọchịchịrị dị,
ebe ndị na-eme ajọ ihe pụrụ izo. 23Ọ dịghị mkpa ọ dịịrị Chineke ịga nʼihu inyocha ụmụ mmadụ,
nke mere na ha ga-abịa nʼihu ya maka ikpe ikpe. 24Na-ajụghị ajụjụ Chineke na-akụtu ndị a maara aha ha
ma were ndị ọzọ dochie nʼọnọdụ ha.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.