Job 34:21
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“Anya ya na-elekwasị ụzọ niile nke ụmụ mmadụ; ọ na-ahụkwa nzọ ụkwụ ha niile.
Job 34:21 in English
Job 34:21 · Berean Standard Bible
For His eyes are on the ways of a man, and He sees his every step.
Context
19Onye na-adịghị ekpe ikpe mmegide* nye ụmụ ndị ikom eze,
onye na-adịghị emenyere ndị ọgaranya, ma megbuo ndị ogbenye,
nʼihi na ha niile bụ ọrụ aka ya. 20Nʼotu ntabi anya, ha na-anwụ nʼime etiti abalị;
ndị ahụ na-ama jijiji ma gabiga;
a na-ewezugakwa ndị dị ike ma ọ bụghị site nʼaka mmadụ. 21“Anya ya na-elekwasị ụzọ niile nke ụmụ mmadụ;
ọ na-ahụkwa nzọ ụkwụ ha niile. 22Ọ dịghị ọchịchịrị dị, ọ dịghịkwa oke ọchịchịrị dị,
ebe ndị na-eme ajọ ihe pụrụ izo. 23Ọ dịghị mkpa ọ dịịrị Chineke ịga nʼihu inyocha ụmụ mmadụ,
nke mere na ha ga-abịa nʼihu ya maka ikpe ikpe.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.