Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Onye họpụtara ya ịchị ụwa? Onye mere ya onye nlekọta ụwa niile?

Job 34:13 in English

Job 34:13 · Berean Standard Bible

Who gave Him charge over the earth? Who appointed Him over the whole world?

Context

11Ọ na-akwụghachi onye ọbụla dịka ihe o mere si dị, ọ na-ewetara mmadụ dịka omume ya kwesiri. 12Ọ bụ ihe a na-ekwesighị iche nʼuche na Chineke pụrụ ime ihe na-ezighị ezi, na Onye pụrụ ime ihe niile ga-ekpe ikpe nʼezighị ezi. 13Onye họpụtara ya ịchị ụwa? Onye mere ya onye nlekọta ụwa niile? 14Ọ bụrụ na ọ bụ ebumnuche ya iweghachi mmụọ ya na nkuume ya, 15mmadụ niile ga-alakọta nʼiyi, mmadụ niile ga-alaghachikwa nʼaja.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.