Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

mmadụ niile ga-alakọta nʼiyi, mmadụ niile ga-alaghachikwa nʼaja.

Job 34:15 in English

Job 34:15 · Berean Standard Bible

all flesh would perish together and mankind would return to the dust.

Context

13Onye họpụtara ya ịchị ụwa? Onye mere ya onye nlekọta ụwa niile? 14Ọ bụrụ na ọ bụ ebumnuche ya iweghachi mmụọ ya na nkuume ya, 15mmadụ niile ga-alakọta nʼiyi, mmadụ niile ga-alaghachikwa nʼaja. 16“Ọ bụrụ na i nwere nghọta, nụrụ nke a; gee ntị nʼokwu m. 17Ọ pụrụ ịchị bụ onye ahụ kpọrọ ikpe ziri ezi asị? Ị ga-ama Onye ezi omume na onye dị ike ikpe?

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.