Job 32:17
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mụ onwe m ga-ekwu uche m; ihe m maara ka mụ onwe m ga-ekwu,
Job 32:17 in English
Job 32:17 · Berean Standard Bible
I too will answer; yes, I will declare what I know.
Context
15“Ha adaala mba na-enweghị ihe ọzọ ha ga-ekwu;
ike okwu agwụla ha. 16M ga-echere, ugbu a ha deere duu,
ugbu a ha guzo ebe ahụ na-enweghị ọsịsa? 17Mụ onwe m ga-ekwu uche m;
ihe m maara ka mụ onwe m ga-ekwu, 18nʼihi na okwu juru m ọnụ,
ọ bụkwa mmụọ dị nʼime m na-akwagide m. 19Nʼime m, adị m ka mmanya na-agbọ ụfụfụ a kwuchiri na karama,
dịka karama akpụkpọ ọhụrụ dị njikere ịgbawa.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.