Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

“Ha adaala mba na-enweghị ihe ọzọ ha ga-ekwu; ike okwu agwụla ha.

Job 32:15 in English

Job 32:15 · Berean Standard Bible

Job’s friends are dismayed, with no more to say; words have escaped them.

Context

13Unu ekwula sị, ‘Anyị achọtala amamihe; ka Chineke na-abụghị mmadụ gosi ya mmehie ya.’ 14Ma Job edozighị okwu ya nʼusoro megide m, ya mere agaghị m eji ịrụ ụka unu zaghachi ya. 15“Ha adaala mba na-enweghị ihe ọzọ ha ga-ekwu; ike okwu agwụla ha. 16M ga-echere, ugbu a ha deere duu, ugbu a ha guzo ebe ahụ na-enweghị ọsịsa? 17Mụ onwe m ga-ekwu uche m; ihe m maara ka mụ onwe m ga-ekwu,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.