Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

M ga-echere, ugbu a ha deere duu, ugbu a ha guzo ebe ahụ na-enweghị ọsịsa?

Job 32:16 in English

Job 32:16 · Berean Standard Bible

Must I wait, now that they are silent, now that they stand and no longer reply?

Context

14Ma Job edozighị okwu ya nʼusoro megide m, ya mere agaghị m eji ịrụ ụka unu zaghachi ya. 15“Ha adaala mba na-enweghị ihe ọzọ ha ga-ekwu; ike okwu agwụla ha. 16M ga-echere, ugbu a ha deere duu, ugbu a ha guzo ebe ahụ na-enweghị ọsịsa? 17Mụ onwe m ga-ekwu uche m; ihe m maara ka mụ onwe m ga-ekwu, 18nʼihi na okwu juru m ọnụ, ọ bụkwa mmụọ dị nʼime m na-akwagide m.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.