Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nʼezie, aga m eyiri ya nʼubu m, aga m eyinyekwa ya dịka okpueze.

Job 31:36 in English

Job 31:36 · Berean Standard Bible

Surely I would carry it on my shoulder and wear it like a crown.

Context

34nʼihi na m tụrụ egwu igwe mmadụ, si otu a, tụọ oke egwu nʼihi nleda anya nke ndị agbụrụ dị iche iche, nke mere ka m gbaa nkịtị ghara ịpụ nʼezi. 35(“O, a sị na o nwere onye ga-ege m ntị! Ana m ebinye aka m nʼokwu ngọpụ m, ka Onye pụrụ ime ihe niile za m, ka onye na-ebo m ebubo depụta ihe o nwere megide m nʼakwụkwọ. 36Nʼezie, aga m eyiri ya nʼubu m, aga m eyinyekwa ya dịka okpueze. 37Aga m agụkọrọ ya nzọ ụkwụ m niile, aga m ejekwuru ya dịka ọkpara eze.) 38“Ọ bụrụ na ala m etie mkpu megide m, ọ bụrụ na olulu dị na ya ejupụta nʼanya mmiri,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.