Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

nʼihi na m tụrụ egwu igwe mmadụ, si otu a, tụọ oke egwu nʼihi nleda anya nke ndị agbụrụ dị iche iche, nke mere ka m gbaa nkịtị ghara ịpụ nʼezi.

Job 31:34 in English

Job 31:34 · Berean Standard Bible

because I greatly feared the crowds and the contempt of the clans terrified me, so that I kept silent and would not go outside—

Context

32Ma ọ dịghị onye ọbịa na-anọ ọnọdụ abalị nʼama, nʼihi ụzọ m na-eghe oghe mgbe ọbụla nye ndị ije. 33Ọ bụrụ na m na-ezo mmehie m dịka ndị ọzọ,* site nʼizobe mmehie m nʼime obi m, 34nʼihi na m tụrụ egwu igwe mmadụ, si otu a, tụọ oke egwu nʼihi nleda anya nke ndị agbụrụ dị iche iche, nke mere ka m gbaa nkịtị ghara ịpụ nʼezi. 35(“O, a sị na o nwere onye ga-ege m ntị! Ana m ebinye aka m nʼokwu ngọpụ m, ka Onye pụrụ ime ihe niile za m, ka onye na-ebo m ebubo depụta ihe o nwere megide m nʼakwụkwọ. 36Nʼezie, aga m eyiri ya nʼubu m, aga m eyinyekwa ya dịka okpueze.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.