Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

“Ọ bụrụ na ala m etie mkpu megide m, ọ bụrụ na olulu dị na ya ejupụta nʼanya mmiri,

Job 31:38 in English

Job 31:38 · Berean Standard Bible

if my land cries out against me and its furrows weep together,

Context

36Nʼezie, aga m eyiri ya nʼubu m, aga m eyinyekwa ya dịka okpueze. 37Aga m agụkọrọ ya nzọ ụkwụ m niile, aga m ejekwuru ya dịka ọkpara eze.) 38“Ọ bụrụ na ala m etie mkpu megide m, ọ bụrụ na olulu dị na ya ejupụta nʼanya mmiri, 39ọ bụrụ na m eripịa ihe o mepụtara na-akwụghị ụgwọ, maọbụ mee ka mmụọ ndị bi nʼime ya daa mba, 40ka ogwu pupụta nʼọnọdụ ọka wiiti, ka ahịhịa na-esi isi ọjọọ pupụtakwa nʼọnọdụ ọka balị.” Okwu Job agwụla. 31:1 Maọbụ, anya ọjọọ Mat 5:28 31:12 Maọbụ, Mbibi 31:33 Maọbụ, dịka Adam mere

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.