Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

ka ogwu pupụta nʼọnọdụ ọka wiiti, ka ahịhịa na-esi isi ọjọọ pupụtakwa nʼọnọdụ ọka balị.” Okwu Job agwụla. 31:1 Maọbụ, anya ọjọọ Mat 5:28 31:12 Maọbụ, Mbibi 31:33 Maọbụ, dịka Adam mere

Job 31:40 in English

Job 31:40 · Berean Standard Bible

then let briers grow instead of wheat and stinkweed instead of barley.” Thus conclude the words of Job.

Context

38“Ọ bụrụ na ala m etie mkpu megide m, ọ bụrụ na olulu dị na ya ejupụta nʼanya mmiri, 39ọ bụrụ na m eripịa ihe o mepụtara na-akwụghị ụgwọ, maọbụ mee ka mmụọ ndị bi nʼime ya daa mba, 40ka ogwu pupụta nʼọnọdụ ọka wiiti, ka ahịhịa na-esi isi ọjọọ pupụtakwa nʼọnọdụ ọka balị.” Okwu Job agwụla. 31:1 Maọbụ, anya ọjọọ Mat 5:28 31:12 Maọbụ, Mbibi 31:33 Maọbụ, dịka Adam mere

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.