Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ọ bụ ọkụ na-ere ruo nʼebe ịla nʼiyi;* nke pụrụ ihopu ihe owuwe ubi m niile.

Job 31:12 in English

Job 31:12 · Berean Standard Bible

For it is a fire that burns down to Abaddon;* it would root out my entire harvest.

Context

10mgbe ahụ, ka nwunye m kwọọrọ nwoke ọzọ nri, ka ndị ikom ọzọ dinaa ya. 11Nʼihi na nke ahụ ga-abụ ihe ihere, bụrụkwa mmehie kwesiri ka e kpee ya ikpe. 12Ọ bụ ọkụ na-ere ruo nʼebe ịla nʼiyi;* nke pụrụ ihopu ihe owuwe ubi m niile. 13“Ọ bụrụ na m jụrụ ikpe ikpe ziri ezi nye nwoke maọbụ nwanyị ọbụla na-ejere m ozi mgbe ha nwere mkpesa megide m, 14gịnị ka m ga-eme mgbe Chineke bịakwutere m? Gịnị ka m ga-aza ya mgbe ọ jụrụ m ajụjụ?

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.