Job 31:14
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
gịnị ka m ga-eme mgbe Chineke bịakwutere m? Gịnị ka m ga-aza ya mgbe ọ jụrụ m ajụjụ?
Job 31:14 in English
Job 31:14 · Berean Standard Bible
what will I do when God rises to judge? How will I answer when called to account?
Context
12Ọ bụ ọkụ na-ere ruo nʼebe ịla nʼiyi;*
nke pụrụ ihopu ihe owuwe ubi m niile. 13“Ọ bụrụ na m jụrụ ikpe ikpe ziri ezi
nye nwoke maọbụ nwanyị ọbụla na-ejere m ozi
mgbe ha nwere mkpesa megide m, 14gịnị ka m ga-eme mgbe Chineke bịakwutere m?
Gịnị ka m ga-aza ya mgbe ọ jụrụ m ajụjụ? 15Ọ bụ na ọ bụghị onye kpụrụ m nʼafọ nne m mekwara ha?
Ọ bụghị ya kpụrụ anyị abụọ nʼafọ nne anyị? 16“Ọ bụrụ na m ajụ inye ndị ogbenye ihe dị ha mkpa,
ma ọ bụrụkwa na m eme ka anya nwanyị di ya nwụrụ dalaa ya nʼisi,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.