Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nʼihi na nke ahụ ga-abụ ihe ihere, bụrụkwa mmehie kwesiri ka e kpee ya ikpe.

Job 31:11 in English

Job 31:11 · Berean Standard Bible

For that would be a heinous crime, an iniquity to be judged.

Context

9“Ọ bụrụ na ọ gụọla obi m agụụ ijekwuru nwanyị ọzọ, maọbụ na m ezoola nʼọnụ ụzọ onye agbataobi m, 10mgbe ahụ, ka nwunye m kwọọrọ nwoke ọzọ nri, ka ndị ikom ọzọ dinaa ya. 11Nʼihi na nke ahụ ga-abụ ihe ihere, bụrụkwa mmehie kwesiri ka e kpee ya ikpe. 12Ọ bụ ọkụ na-ere ruo nʼebe ịla nʼiyi;* nke pụrụ ihopu ihe owuwe ubi m niile. 13“Ọ bụrụ na m jụrụ ikpe ikpe ziri ezi nye nwoke maọbụ nwanyị ọbụla na-ejere m ozi mgbe ha nwere mkpesa megide m,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.