Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Gịnị mere ikpere ji dịrị ịnabata m? Gịnị mere ara ji dịrị i ji zụọ m?

Job 3:12 in English

Job 3:12 · Berean Standard Bible

Why were there knees to receive me, and breasts that I should be nursed?

Context

10nʼihi na o mechighị akpanwa nne m, i zonarịkwa anya m nsogbu. 11“Gịnị mere m ji hapụ ịnwụ mgbe ahụ nne m mụpụtara m, kubie ume mgbe m si nʼime akpanwa pụta? 12Gịnị mere ikpere ji dịrị ịnabata m? Gịnị mere ara ji dịrị i ji zụọ m? 13Nʼihi na ugbu a, agara m idina nʼudo; agaara m anọ nʼụra na izuike, 14mụ na ndị eze na ndị ọchịchị nke ụwa, ndị rụkwaara onwe ha ebe obibi dị iche iche nke tọgbọọrọ nʼefu ugbu a,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.