Job 3:11
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“Gịnị mere m ji hapụ ịnwụ mgbe ahụ nne m mụpụtara m, kubie ume mgbe m si nʼime akpanwa pụta?
Job 3:11 in English
Job 3:11 · Berean Standard Bible
Why did I not perish at birth; why did I not die as I came from the womb?
Context
9Ka kpakpando ụtụtụ ya gbaa ọchịchịrị,
ka o lee anya ìhè na-efu,
ka ọ ghara ihu mgbubere anya nke chi ọbụbọ, 10nʼihi na o mechighị akpanwa nne m,
i zonarịkwa anya m nsogbu. 11“Gịnị mere m ji hapụ ịnwụ mgbe ahụ nne m mụpụtara m,
kubie ume mgbe m si nʼime akpanwa pụta? 12Gịnị mere ikpere ji dịrị ịnabata m?
Gịnị mere ara ji dịrị i ji zụọ m? 13Nʼihi na ugbu a, agara m idina nʼudo;
agaara m anọ nʼụra na izuike,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.