Job 3:10
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
nʼihi na o mechighị akpanwa nne m, i zonarịkwa anya m nsogbu.
Job 3:10 in English
Job 3:10 · Berean Standard Bible
For that night did not shut the doors of the womb to hide the sorrow from my eyes.
Context
8Ka ndị ahụ na-abụ ụbọchị ọnụ bụọ ụbọchị ahụ ọnụ,
bụ ndị ahụ jikeere ịkpọte Leviatan.* 9Ka kpakpando ụtụtụ ya gbaa ọchịchịrị,
ka o lee anya ìhè na-efu,
ka ọ ghara ihu mgbubere anya nke chi ọbụbọ, 10nʼihi na o mechighị akpanwa nne m,
i zonarịkwa anya m nsogbu. 11“Gịnị mere m ji hapụ ịnwụ mgbe ahụ nne m mụpụtara m,
kubie ume mgbe m si nʼime akpanwa pụta? 12Gịnị mere ikpere ji dịrị ịnabata m?
Gịnị mere ara ji dịrị i ji zụọ m?
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.