Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nʼihi na ugbu a, agara m idina nʼudo; agaara m anọ nʼụra na izuike,

Job 3:13 in English

Job 3:13 · Berean Standard Bible

For now I would be lying down in peace; I would be asleep and at rest

Context

11“Gịnị mere m ji hapụ ịnwụ mgbe ahụ nne m mụpụtara m, kubie ume mgbe m si nʼime akpanwa pụta? 12Gịnị mere ikpere ji dịrị ịnabata m? Gịnị mere ara ji dịrị i ji zụọ m? 13Nʼihi na ugbu a, agara m idina nʼudo; agaara m anọ nʼụra na izuike, 14mụ na ndị eze na ndị ọchịchị nke ụwa, ndị rụkwaara onwe ha ebe obibi dị iche iche nke tọgbọọrọ nʼefu ugbu a, 15mụ na ụmụ ndị ikom eze, ndị nwere ọlaedo, ndị jikwa ọlaọcha kpojuo ụlọ ha.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.