Job 3:15
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
mụ na ụmụ ndị ikom eze, ndị nwere ọlaedo, ndị jikwa ọlaọcha kpojuo ụlọ ha.
Job 3:15 in English
Job 3:15 · Berean Standard Bible
or with princes who had gold, who filled their houses with silver.
Context
13Nʼihi na ugbu a, agara m idina nʼudo;
agaara m anọ nʼụra na izuike, 14mụ na ndị eze na ndị ọchịchị nke ụwa,
ndị rụkwaara onwe ha ebe obibi dị iche iche nke tọgbọọrọ nʼefu ugbu a, 15mụ na ụmụ ndị ikom eze, ndị nwere ọlaedo,
ndị jikwa ọlaọcha kpojuo ụlọ ha. 16Ọ bụ gịnị mere e zofughị m nʼala dịka nwantakịrị a mụkworo amụkwo,
dịka nwa ọhụrụ nke na-ahụghị ìhè nke ụbọchị anya? 17Nʼebe ahụ ka ndị na-emebi iwu na-akwụsị iweta ọgbaaghara,
nʼebe ahụ ka ndị ike gwụrụ na-ezu ike.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.