Job 3:16
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ bụ gịnị mere e zofughị m nʼala dịka nwantakịrị a mụkworo amụkwo, dịka nwa ọhụrụ nke na-ahụghị ìhè nke ụbọchị anya?
Job 3:16 in English
Job 3:16 · Berean Standard Bible
Or why was I not hidden like a stillborn child, like an infant who never sees daylight?
Context
14mụ na ndị eze na ndị ọchịchị nke ụwa,
ndị rụkwaara onwe ha ebe obibi dị iche iche nke tọgbọọrọ nʼefu ugbu a, 15mụ na ụmụ ndị ikom eze, ndị nwere ọlaedo,
ndị jikwa ọlaọcha kpojuo ụlọ ha. 16Ọ bụ gịnị mere e zofughị m nʼala dịka nwantakịrị a mụkworo amụkwo,
dịka nwa ọhụrụ nke na-ahụghị ìhè nke ụbọchị anya? 17Nʼebe ahụ ka ndị na-emebi iwu na-akwụsị iweta ọgbaaghara,
nʼebe ahụ ka ndị ike gwụrụ na-ezu ike. 18Ebe ahụ ka ndị nọ nʼagbụ na-enwere onwe ha,
ha adịghị anụkwa ịba mba nke ndị na-eji aka ike achị ha.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.