Job 28:13
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mmadụ apụghị ịghọta ọnụahịa ya, agaghị achọtakwa ya nʼala ndị dị ndụ.
Job 28:13 in English
Job 28:13 · Berean Standard Bible
No man can know its value, nor is it found in the land of the living.
Context
11Ha na-achọpụta isi mmiri niile
ma meekwa ka ihe nzuzo pụta ìhè. 12Ma olee ebe ka a ga-achọta amamihe?
Olee kwa ebe nghọta bi? 13Mmadụ apụghị ịghọta ọnụahịa ya,
agaghị achọtakwa ya nʼala ndị dị ndụ. 14Ogbu mmiri na-asị, “Ọ dịghị nʼime m,”
osimiri na-asị, “Ọ dịghị nʼaka m.” 15A gaghị eji ọlaedo a nụchara nke ọma zụta ya,
apụghị ịtụ ihe bụ ọnụahịa ya nʼọlaọcha.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.