Job 28:14
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ogbu mmiri na-asị, “Ọ dịghị nʼime m,” osimiri na-asị, “Ọ dịghị nʼaka m.”
Job 28:14 in English
Job 28:14 · Berean Standard Bible
The ocean depths say, ‘It is not in me,’ while the sea declares, ‘It is not with me.’
Context
12Ma olee ebe ka a ga-achọta amamihe?
Olee kwa ebe nghọta bi? 13Mmadụ apụghị ịghọta ọnụahịa ya,
agaghị achọtakwa ya nʼala ndị dị ndụ. 14Ogbu mmiri na-asị, “Ọ dịghị nʼime m,”
osimiri na-asị, “Ọ dịghị nʼaka m.” 15A gaghị eji ọlaedo a nụchara nke ọma zụta ya,
apụghị ịtụ ihe bụ ọnụahịa ya nʼọlaọcha. 16A gaghị eji ọlaedo nke Ọfịa zụta ya,
a gaghị ejikwa nkume dara oke ọnụahịa nke ọniks maọbụ safaia zụta ya,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.