Job 28:15
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
A gaghị eji ọlaedo a nụchara nke ọma zụta ya, apụghị ịtụ ihe bụ ọnụahịa ya nʼọlaọcha.
Job 28:15 in English
Job 28:15 · Berean Standard Bible
It cannot be bought with gold, nor can its price be weighed out in silver.
Context
13Mmadụ apụghị ịghọta ọnụahịa ya,
agaghị achọtakwa ya nʼala ndị dị ndụ. 14Ogbu mmiri na-asị, “Ọ dịghị nʼime m,”
osimiri na-asị, “Ọ dịghị nʼaka m.” 15A gaghị eji ọlaedo a nụchara nke ọma zụta ya,
apụghị ịtụ ihe bụ ọnụahịa ya nʼọlaọcha. 16A gaghị eji ọlaedo nke Ọfịa zụta ya,
a gaghị ejikwa nkume dara oke ọnụahịa nke ọniks maọbụ safaia zụta ya, 17A gaghị eji ọlaedo maọbụ kristal tụnyere ya,
maọbụ iji ejiji ọlaedo nweta ya.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.