Job 28:12
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ma olee ebe ka a ga-achọta amamihe? Olee kwa ebe nghọta bi?
Job 28:12 in English
Job 28:12 · Berean Standard Bible
But where can wisdom be found, and where does understanding dwell?
Context
10Ha na-awapụta ọwa ụzọ nʼetiti nkume ahụ,
anya ha na-ahụkwa akụnụba ya niile. 11Ha na-achọpụta isi mmiri niile
ma meekwa ka ihe nzuzo pụta ìhè. 12Ma olee ebe ka a ga-achọta amamihe?
Olee kwa ebe nghọta bi? 13Mmadụ apụghị ịghọta ọnụahịa ya,
agaghị achọtakwa ya nʼala ndị dị ndụ. 14Ogbu mmiri na-asị, “Ọ dịghị nʼime m,”
osimiri na-asị, “Ọ dịghị nʼaka m.”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.