Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ha na-awapụta ọwa ụzọ nʼetiti nkume ahụ, anya ha na-ahụkwa akụnụba ya niile.

Job 28:10 in English

Job 28:10 · Berean Standard Bible

He hews out channels in the rocks, and his eyes spot every treasure.

Context

8Anụ ọhịa dị nganga anaghị azọnye ụkwụ nʼelu ya, ọdụm ọbụla adịghị awagharị nʼebe ahụ. 9Ndị mmadụ na-eji aka na-etiwasị nkume ahụ na-enwu ọkụ mee ka mgbọrọgwụ ugwu ahụ pụta ìhè. 10Ha na-awapụta ọwa ụzọ nʼetiti nkume ahụ, anya ha na-ahụkwa akụnụba ya niile. 11Ha na-achọpụta isi mmiri niile ma meekwa ka ihe nzuzo pụta ìhè. 12Ma olee ebe ka a ga-achọta amamihe? Olee kwa ebe nghọta bi?

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.