Job 22:28
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ihe i kpebiri ga-emezukwa, ìhè ga-amụkwasị nʼụzọ gị niile.
Job 22:28 in English
Job 22:28 · Berean Standard Bible
Your decisions will be carried out, and light will shine on your ways.
Context
26Nʼezie, mgbe ahụ kwa, ihe nke Onye pụrụ ime ihe niile ga-atọ mkpụrụobi gị ụtọ,
ị ga-ewelikwa ihu gị nye Chineke. 27Ị ga-ekpe ekpere, ọ ga-azakwa gị ekpere gị,
ị ga-emezukwa nkwa i kwere. 28Ihe i kpebiri ga-emezukwa,
ìhè ga-amụkwasị nʼụzọ gị niile. 29Mgbe a na-eweda ndị mmadụ ala, ọ bụrụkwa na ị sị, ‘Bulienụ ha elu,’
mgbe ahụ ọ ga-azọpụta ndị e wedara nʼala. 30Ọ ga-azọpụta ọ bụladị onye ahụ nke aka ya na-adịghị ọcha,
bụ onye nke a ga-azọpụta site nʼịdị ọcha nke aka gị.”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.