Job 22:29
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mgbe a na-eweda ndị mmadụ ala, ọ bụrụkwa na ị sị, ‘Bulienụ ha elu,’ mgbe ahụ ọ ga-azọpụta ndị e wedara nʼala.
Job 22:29 in English
Job 22:29 · Berean Standard Bible
When men are brought low and you say, ‘Lift them up!’ then He will save the lowly.
Context
27Ị ga-ekpe ekpere, ọ ga-azakwa gị ekpere gị,
ị ga-emezukwa nkwa i kwere. 28Ihe i kpebiri ga-emezukwa,
ìhè ga-amụkwasị nʼụzọ gị niile. 29Mgbe a na-eweda ndị mmadụ ala, ọ bụrụkwa na ị sị, ‘Bulienụ ha elu,’
mgbe ahụ ọ ga-azọpụta ndị e wedara nʼala. 30Ọ ga-azọpụta ọ bụladị onye ahụ nke aka ya na-adịghị ọcha,
bụ onye nke a ga-azọpụta site nʼịdị ọcha nke aka gị.”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.