Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ọ ga-azọpụta ọ bụladị onye ahụ nke aka ya na-adịghị ọcha, bụ onye nke a ga-azọpụta site nʼịdị ọcha nke aka gị.”

Job 22:30 in English

Job 22:30 · Berean Standard Bible

He will deliver even one who is not innocent, rescuing him through the cleanness of your hands.”

Context

28Ihe i kpebiri ga-emezukwa, ìhè ga-amụkwasị nʼụzọ gị niile. 29Mgbe a na-eweda ndị mmadụ ala, ọ bụrụkwa na ị sị, ‘Bulienụ ha elu,’ mgbe ahụ ọ ga-azọpụta ndị e wedara nʼala. 30Ọ ga-azọpụta ọ bụladị onye ahụ nke aka ya na-adịghị ọcha, bụ onye nke a ga-azọpụta site nʼịdị ọcha nke aka gị.”

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.