Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Gịnị mere ndị ajọ omume ji enwe ndụ ogologo, ghọọ okenye, baakwa ụba nʼịdị ike?

Job 21:7 in English

Job 21:7 · Berean Standard Bible

Why do the wicked live on, growing old and increasing in power?

Context

5Lee m anya ka ahụ maa gị jijiji; were aka gị kpuchie ọnụ gị. 6Mgbe m chere echiche maka nke a, egwu tụrụ m meekwa ka ahụ m maa jijiji. 7Gịnị mere ndị ajọ omume ji enwe ndụ ogologo, ghọọ okenye, baakwa ụba nʼịdị ike? 8Ha na-ahụ ụmụ ka ha na-akwụsike ike gburugburu ha, ụmụ ha ka ha ji anya ha ahụ. 9Ha na-ebi ndụ udo nʼezinaụlọ ha na-atụghị egwu na ihe ọjọọ ọbụla ga-adakwasị ha; mkpara Chineke adịghịkwa adakwasị ha.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.