Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mgbe m chere echiche maka nke a, egwu tụrụ m meekwa ka ahụ m maa jijiji.

Job 21:6 in English

Job 21:6 · Berean Standard Bible

When I remember, terror takes hold, and my body trembles in horror.

Context

4“Ọ bụ mmadụ ka m na-ekpesara? Gịnị ka m ga-eji ghara ịbụ onye na-enweghị ndidi? 5Lee m anya ka ahụ maa gị jijiji; were aka gị kpuchie ọnụ gị. 6Mgbe m chere echiche maka nke a, egwu tụrụ m meekwa ka ahụ m maa jijiji. 7Gịnị mere ndị ajọ omume ji enwe ndụ ogologo, ghọọ okenye, baakwa ụba nʼịdị ike? 8Ha na-ahụ ụmụ ka ha na-akwụsike ike gburugburu ha, ụmụ ha ka ha ji anya ha ahụ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.